Abù Ọma 133 Bible Nso (IGBOB)

Abú Nrigo; nke Devid.

1. Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku,Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n'otù!

2. Ọ di ka ezi manu ahu nke dikwasi n'isi,Nke nērùda n'afu-ọnu,Bú afu-ọnu Eron;Nke nēruda n'ọnu uwe-nwuda-ya nile;