Ọpupu 23:23 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mọ-ozim ganēje n'iru gi, me ka i bakute ndi-Amorait, na ndi Het, na ndi-Perizait, na ndi Kenean, na ndi-Haivait, na ndi Jebus: M'gēzopu kwa ha n'uwa.

Ọpupu 23

Ọpupu 23:22-26