Ọpupu 23:24 Bible Nso (IGBOB)

Akpọla isi ala nye chi nile ha, efè-kwa-la ha, eme-kwa-la dika omume nile ha si di: kama i gākwadasi ha, tipiasi kwa ogidi nile ha.

Ọpupu 23

Ọpupu 23:17-30