Ọpupu 23:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na, ma ọ buru na i ge nti n'olu-ya n'ezie, we me ihe nile nke M'nēkwu, M'gābu-kwa-ra ndi-iro-gi onye-iro, kpab͕u kwa ndi nākpab͕u gi.

Ọpupu 23

Ọpupu 23:14-30