Ọpupu 22:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na anyanwu awakwasi ya, ikpe-ọmuma ọbara gādi bayere ya: ọ ghaghi ikwu-ghachi; ọ buru na o nweghi ihe, agēre kwa ya n'ihi ori-ya.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:1-11