Ọpupu 22:2 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ahú onye-ori ka ọ nētipú ulo, ewe tib͕ue ya, o we nwua, ọ dighi ikpe-ọmuma ọbara gādi bayere ya.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:1-3