Ọpupu 22:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na achọta ihe ahu n'aka-ya n'ezie, bú nke o zuru n'ori, ma ọ bu ehi, ma-ọbu inyinya-ibu, ma-ọbu aturu, na ndu; ọ gākwughachi okpukpu abua.

Ọpupu 22

Ọpupu 22:1-8