Ọpupu 21:32 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na orù-nwoke ma-ọbu orù-nwayi ka ehi ahu sọrọ mpì; orú shekel ọla-ọcha na iri ka ọ gēnye onye-nwe-ya, agātub͕u kwa ehi ahu.

Ọpupu 21

Ọpupu 21:23-36