Ọpupu 21:33 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e onye ọ bula gēmeghe olùlù, ma-ọbu mb͕e onye ọ bula gēgwu olùlù, ghara imechi ya, ehi ma-ọbu inyinya-ibu ewe dabà nime ya,

Ọpupu 21

Ọpupu 21:30-36