Ọnu-Ọgugu 19:9 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke nke di ọcha gāchikọta ntu nke nwa-ab͕ọghọ-ehi ahu, do ya n'azu ọmuma-ulo-ikwū n'ebe di ọcha, ọ gābu-kwa-ra umu Israel ihe-ndebe ibu miri nke idi-na-nsọ: àjà-nmehie ka ọ bu.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:8-17