Ọnu-Ọgugu 19:10 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu nke nāchikọta ntu nwa-ab͕ọghọ-ehi gāsu kwa uwe-ya, ru kwa árú rue anyasi: ọ gābu-kwa-ra umu Israel, buru kwa ọbìa nke nọ dika ọbìa n'etiti ha, ukpuru ebighi-ebi.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:6-13