Ọnu-Ọgugu 19:8 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu nke nēsure ya ọku gāsu kwa uwe-ya na miri, sa kwa anu-aru-ya na miri, ọ gāru kwa árú rue anyasi.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:4-13