Ọnu-Ọgugu 19:7 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāsu kwa uwe-ya, sa kwa anu-aru-ya na miri, emesia ọ gābata n'ọmuma-ulo-ikwū, onye-nchu-àjà gāru kwa árú rue anyasi.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:1-10