Ọlu Ndi-Ozi 22:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu-nnem na ndi bu nnam, nurunu ngọpum n'ebe unu nọ ub͕u a.

2. Mb͕e ha nuru na ọ nāgwa ha okwu n'asusu Hibru, ha we kpuchie ọnu-kari: o we si,

3. Mu onwem bu onye-Ju, nke amuru na Tasọs nke Silisia, ma azùputaram n'obodo a, n'ukwu Gameliel, ezíwo mu ihe, dika esi edebezu iwu nke nna-ayi-hà, obim nānu ọku nye Chineke, dika unu onwe-unu nile di ta:

Ọlu Ndi-Ozi 22