Ọlu Ndi-Ozi 22:3 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem bu onye-Ju, nke amuru na Tasọs nke Silisia, ma azùputaram n'obodo a, n'ukwu Gameliel, ezíwo mu ihe, dika esi edebezu iwu nke nna-ayi-hà, obim nānu ọku nye Chineke, dika unu onwe-unu nile di ta:

Ọlu Ndi-Ozi 22

Ọlu Ndi-Ozi 22:1-4