Ọlu Ndi-Ozi 21:40 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e o kwere ya, Pọl ka o guzoro n'elu ihe eji arigo, o we kpukpue ndi-Ju aka; mb͕e emere ka ha nile kpuchie nọ̄ ọnu nke-uku, o we gwa ha okwu n'asusu Hibru, si,

Ọlu Ndi-Ozi 21

Ọlu Ndi-Ozi 21:37-40