Ọlu Ndi-Ozi 20:3 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ nọsiri ọnwa atọ n'ebe ahu, mb͕e ndi-Ju b͕a-kwa-ra ajọ ìzù megide ya, mb͕e ọ gaje inupu ub͕ọ ije Siria, o zubere isi uzọ Masedọnia laghachi.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:1-7