Ọlu Ndi-Ozi 20:2 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọ gabigasiri n'akuku ahu nile, were kwa ọtutu okwu kasie ha obi, ọ bia na Gris.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:1-5