Ọlu Ndi-Ozi 20:4 Bible Nso (IGBOB)

Sopata, nwa Pirọs, onye Beria, we so ya; ya na Aristakọs na Sekundọs, nime ndi Tesalọnaika; na Gaiọs nke Dabe, na Timọti, na Tikikọs na Trọfimọs, bú ndi Esia.

Ọlu Ndi-Ozi 20

Ọlu Ndi-Ozi 20:1-5