Ọlu Ndi-Ozi 12:23-25 Bible Nso (IGBOB)

23. Ngwa ngwa mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi we tie ya ihe, n'ihi na ọ nyeghi Chineke otuto ahu: ikpuru we tab͕ue ya, o we kubìe ume.

24. Ma okwu Chineke nāga n'iru, nāba kwa uba.

25. Banabas na Sọl we si na Jerusalem laghachi, mb͕e ha jezuru ozi-ha, nēkuru Jọn nke akpọ-kwa-ra Mark ya na ha yikọ je.

Ọlu Ndi-Ozi 12