Ọlu Ndi-Ozi 13:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi-amuma na ndi-ozizí di n'Antiọk, nime nzukọ Kraist di n'ebe ahu, bú Banabas, na Simeon onye anākpọ Naiga, na Lusiọs onye Sairini, na Manaen onye azùkọrọ ya na Herod, bú tetrarch, na Sọl.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:1-11