Ọlu Ndi-Ozi 13:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha nēfè Onye-nwe-ayi òfùfè, nēbu kwa ọnu, Mọ Nsọ siri, Kewaputaram Banabas na Sọl ilu ọlu nke M'kpọworo ha ka ha lua.

Ọlu Ndi-Ozi 13

Ọlu Ndi-Ozi 13:1-3