Ọlu Ndi-Ozi 12:23 Bible Nso (IGBOB)

Ngwa ngwa mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi we tie ya ihe, n'ihi na ọ nyeghi Chineke otuto ahu: ikpuru we tab͕ue ya, o we kubìe ume.

Ọlu Ndi-Ozi 12

Ọlu Ndi-Ozi 12:22-25