Ọlu Ndi-Ozi 10:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù nwoke nọ na Sisaria, aha-ya bu Kọniliọs, ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise nke òtù ndi-agha ahu anākpọ òtù Itali,

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:1-9