Ọlu Ndi-Ozi 9:43 Bible Nso (IGBOB)

O we rue, na ọ nọgidere ọtutu ubọchi na Jọpa n'ulo otù onye, bú Saimon, onye nēdozi akpukpọ anu.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:41-43