Ọlu Ndi-Ozi 10:2 Bible Nso (IGBOB)

onye nāsọpuru Chineke, onye ya na èzí-na-ulo-ya nile nātu kwa egwu Chineke, onye nālu ọtutu ọlu ebere nye ndi-Ju, nēkpe-kwa-ra Chineke ekpere mb͕e nile.

Ọlu Ndi-Ozi 10

Ọlu Ndi-Ozi 10:1-5