26. Ndia bu kwa umu-ndikom Dishon; Hemdan, na Eshban, na Itran, na Keran.
27. Ndia bu umu-ndikom Iza; Bilhan, na Zaavan, na Akan.
28. Ndia bu umu-ndikom Dishan; Uz, na Aran.
29. Ndia bu ndi-isi ndi Hoa; Lotan onye-isi, Shobal onye-isi, Zibeon onye-isi, Ana onye-isi,
30. Dishon onye-isi, Iza onye-isi, Dishan onye-isi: ndia bu ndi-isi ndi Hoa, dika ndi-isi-ha si di n'ala Sia.
31. Ndia bu eze ndi bu eze n'ala Edom, tutu eze ọ bula bu eze umu Israel.
32. Bela nwa Beoa bu eze n'Edom; aha obodo-ya bu Dinhaba.
33. Bela we nwua, Jobab nwa Zera, nke sitere na Bozra, we buru eze n'ọnọdu ya.
34. Jobab we nwua, Husham, nke sitere n'ala ndi Timan, we buru eze n'ọnọdu ya.
35. Husham we nwua, Hedad nwa Bedad, onye tib͕uru Midian n'ọhia Moab, we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Avit.
36. Hedad we nwua, Samla, nke sitere na Masrika, we buru eze n'ọnọdu ya.
37. Samla we nwua, Shaul, nke sitere na Rehobot n'usọ Osimiri, we buru eze n'ọnọdu ya.
38. Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.
39. Beal-hanan nwa Akboa we nwua, Heda we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Pau; aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahad.
40. Ndia bu kwa aha ndi-isi Isọ, dika ab͕uru nile ha si di, dika ebe nile si di, n'aha nile ha; Timna onye-isi, Alva onye-isi, Jetet onye-isi;
41. Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;