Jenesis 36:39 Bible Nso (IGBOB)

Beal-hanan nwa Akboa we nwua, Heda we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Pau; aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahad.

Jenesis 36

Jenesis 36:29-43