Jenesis 35:29 Bible Nso (IGBOB)

Aisak we kubie ume, nwua, ewe chikọta ya na umu-nna-ya n'ala-mọ, ọ bu agadi, ubọchi-ya jukwara ya afọ: Isọ na Jekob, bú umu-ya ndikom, we lìe ya.

Jenesis 35

Jenesis 35:26-29