Abù Ọma 63:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Nkpuru-obim nārapara Gi n'aru n'iso Gi n'azu:Mu ka aka-nri-gi jideworo.

9. Ma ndi ahu, ọ bu ime ka ọ la n'iyì ka ha nāchọ nkpuru-obim,Ha gābà n'ebe nile di ala nke uwa.

10. Agarara ha nye n'aka mma-agha:Òkè nke nkita-ọhia ka ha gābu.

Abù Ọma 63