Ma ndi ahu, ọ bu ime ka ọ la n'iyì ka ha nāchọ nkpuru-obim,Ha gābà n'ebe nile di ala nke uwa.