Abù-Ákwá 4:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Le, ka ọla-edo si echu echu nke-uku! le, ka ọla-edo nke makarisiri nma si ab͕anwe!Anāwusi nkume nile nke ebe nsọ n'isi èzí nile ọ bula.

2. Umu Zaion nke di oké ọnu-ahia, ndi eji turu ọla-edo anuchara anucha,Le otú aguworo ha n'ite urọ, bú ọlu aka ọkpu-ite!

Abù-Ákwá 4