Abù-Ákwá 4:1 Bible Nso (IGBOB)

Le, ka ọla-edo si echu echu nke-uku! le, ka ọla-edo nke makarisiri nma si ab͕anwe!Anāwusi nkume nile nke ebe nsọ n'isi èzí nile ọ bula.

Abù-Ákwá 4

Abù-Ákwá 4:1-8