Umu Zaion nke di oké ọnu-ahia, ndi eji turu ọla-edo anuchara anucha,Le otú aguworo ha n'ite urọ, bú ọlu aka ọkpu-ite!