Abù-Ákwá 2:16 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-iro-gi nile asaghepuwo ọnu-ha imegide gi;Ha amawo ọsọ̀, ta ikekere-ezé; ha asiwo, Ayi elodawo ya;N'ezie nka bu ubọchi ahu nke ayi lere anya ya; ayi achọtawo, ayi ahuwo.

Abù-Ákwá 2

Abù-Ákwá 2:6-19