Abù-Ákwá 2:15 Bible Nso (IGBOB)

Ndi nile ndi nāgabiga n'uzọ akuwo aka megide gi;Ha amawo ọsọ̀ fufere ada Jerusalem isi, si:Ọ̀ bu nka bu obodo ahu nke anākpọ Ebe mazuru nma, Ihe-obi-utọ nke uwa nile?

Abù-Ákwá 2

Abù-Ákwá 2:12-21