Abù-Ákwá 2:14 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-amuma-gi ahutaworo gi ọhù ihe-efu na ihe-nzuzu;Ma ha ekpugheghi ajọ omume-gi, ime ka ndi-gi adọtara n'agha lata:Kama ha ahutaworo gi ibu di iche iche nke ihe-efu na ihe-nchupu di iche iche.

Abù-Ákwá 2

Abù-Ákwá 2:9-19