Abù-Ákwá 2:17 Bible Nso (IGBOB)

Jehova emewo ihe nke O zubere;O mezuwo okwu-ọnu-Ya nke O nyere n'iwu site n'ubọchi nile nke mb͕e ochie;Ọ kwadawo, ghara inwe ọmiko:O we me ka onye-iro ṅuria ọṅu n'aru gi,O mewo ka mpi nke ndi nākpab͕u gi di elu.

Abù-Ákwá 2

Abù-Ákwá 2:14-21