1. Ndi Tesalọnaika 4:14 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asi na ayi kwere na Jisus nwuru si kwa n'ọnwu bilie, otú a ndi emere ka ha da n'ura ọnwu site n'aka Jisus, ọ bu ndia ka Chineke gēkuru ka ha so Ya bia.

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:10-15