1. Ndi Tesalọnaika 4:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi achọghi ka unu ghara imara ihe bayere ndi nāda n'ura ọnwu, umu-nna-ayi; ka o we ghara iwuta unu, ọbuná dika ọ nēwuta ndi fọduru, ndi nēnweghi olile-anya.

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:11-18