1. Ndi Tesalọnaika 4:15 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nka ka ayi nāgwa unu n'okwu Onye-nwe-ayi, na ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu rue ọbibia nke Onye-nwe-ayi, na ayi agaghi-eburu ndi dara n'ura onwu uzọ ma-ọli.

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:10-18