1. Ndi Kọrint 15:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ bula agēdowori ihe nile n'okpuru Ya, mb͕e ahu ka agēdo Ọkpara ahu Onwe-ya n'okpuru Onye ahu Nke doro ihe nile n'okpuru Ya, ka Chineke we buru ihe nile nime ihe nile.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:20-38