1. Ndi Kọrint 15:27 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na, Ihe nile ka O doro n'okpuru ukwu-Ya abua. Ma mb͕e ọ bula O gēkwuwori, si, Edowo ihe nile n'okpuru Ya, ọ putara ìhè na Ọ nọghi ya, bú Onye doro ihe nile n'okpuru Ya.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:17-32