1. Ndi Kọrint 15:29 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asi na ọ dighi otú a, gini ka ha gēme, bú ndi anēme baptism n'ọnọdu ndi nwuru anwu? Ọ buru na emeghi ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie ma-ọli, ọ̀ bu kwa gini mere anēme ha baptism n'ọnọdu ha?

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:20-35