Zekaraia 2:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. M'we welie anyam, hu, ma le, otù onye nke eriri-ọtùtù di n'aka-ya.

2. M'we si, Òle ebe gi onwe-gi nēje? Ọ sim, Itù Jerusalem, ihu ka obosara-ya ra, na ka ogologo-ya ra.

3. Ma, le, mọ-ozi nke nagwām okwu nāpu, mọ-ozi ozọ nāpu kwa izute ya,

Zekaraia 2