Zekaraia 10:5 Bible Nso (IGBOB)

Ha gādi kwa ka ndi-dike, nāzọda ndi-iro-ha n'apiti èzí nile n'agha; ha gēbu kwa agha, n'ihi na Jehova nọyere ha: ihere gēme kwa ndi nānọkwasi inyinya.

Zekaraia 10

Zekaraia 10:1-12