Zekaraia 10:4 Bible Nso (IGBOB)

N'aka-Ya ka nkume nkuku gēsi puta, n'aka-Ya ka ǹtú gēsi puta, n'aka-Ya ka uta agha gēsi puta, n'aka-Ya ka onye ọ bula nāchi n'ihe-ike gēsi puta n'otù.

Zekaraia 10

Zekaraia 10:1-12