Ọpupu 39:18 Bible Nso (IGBOB)

Nsọtu abua ọzọ nke iyab͕a abua ahu aturu atu dika udọ̀, ha tiye-kwa-ra ha n'elu ihe ọla-edo abua ahu akpara akpà, tiye ha n'elu ubu ephod ahu, n'ebe iru-ya di.

Ọpupu 39

Ọpupu 39:15-19