Ọpupu 38:31 Bible Nso (IGBOB)

na ukwu nile nke ide ogige ahu buruburu, na ukwu nile nke ide ọnu-uzọ-ama ogige ahu, na ǹtú nile nke ebe-obibi ahu, na ǹtú nile nke ogige ahu buruburu.

Ọpupu 38

Ọpupu 38:28-31