Ọpupu 38:30 Bible Nso (IGBOB)

O ji ya me ukwu nile nke ide ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute, na ebe-ichu-àjà ọla, na ihe-ọkpukpa ọla nke diri ya, na ihe nile nke ebe-ichu-aja ahu,

Ọpupu 38

Ọpupu 38:24-31